Ndị Ikpe 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma Sisera+ ji ụkwụ gbaga n’ụlọikwuu Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt,+ n’ihi na udo dị n’etiti Jebin eze Hezọ+ na ezinụlọ Hiba onye Kenaịt.
17 Ma Sisera+ ji ụkwụ gbaga n’ụlọikwuu Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt,+ n’ihi na udo dị n’etiti Jebin eze Hezọ+ na ezinụlọ Hiba onye Kenaịt.