Ndị Ikpe 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ. 1 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee chefuo Jehova bụ́ Chineke ha,+ nke mere na o weere ha resị+ Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ na ndị Filistia+ na eze Moab,+ ha wee na-ebuso ndị Izrel agha.
2 Ya mere, Jehova weere ha resi+ Jebin eze Kenan, onye chịrị na Hezọ;+ onyeisi ndị agha ya bụ Sisera,+ o bikwa na Haroshet+ nke ndị mba ọzọ.
9 Ha wee chefuo Jehova bụ́ Chineke ha,+ nke mere na o weere ha resị+ Sisera+ bụ́ onyeisi ndị agha Hezọ na ndị Filistia+ na eze Moab,+ ha wee na-ebuso ndị Izrel agha.