Ndị Ikpe 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri atọ, bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ tojuru etoju,+ ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ ha Havọt-jeya+ ruo taa; ha dị n’ala Gilied. Ndị Ikpe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.
4 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri atọ, bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ tojuru etoju,+ ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ ha Havọt-jeya+ ruo taa; ha dị n’ala Gilied.
14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.