Ndị Ikpe 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ mụrụ ụmụ nwoke iri anọ, nweekwa ụmụ ụmụ ndị nwoke iri atọ. Onye ọ bụla n’ime ha nwere otu jakị ọ na-agba.* O kpere Izrel ikpe ruo afọ asatọ.
14 Ọ mụrụ ụmụ nwoke iri anọ, nweekwa ụmụ ụmụ ndị nwoke iri atọ. Onye ọ bụla n’ime ha nwere otu jakị ọ na-agba.* O kpere Izrel ikpe ruo afọ asatọ.