Ndị Ikpe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.
14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.