Ndị Ikpe 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị na-agba nne ịnyịnya ibu na-acha ọbara ọbara,+Unu ndị na-anọdụ na kapet ọma,Unu ndị na-eje ije n’okporo ụzọ,Tụgharịanụ uche!+ Ndị Ikpe 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri atọ, bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ tojuru etoju,+ ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ ha Havọt-jeya+ ruo taa; ha dị n’ala Gilied.
10 Unu ndị na-agba nne ịnyịnya ibu na-acha ọbara ọbara,+Unu ndị na-anọdụ na kapet ọma,Unu ndị na-eje ije n’okporo ụzọ,Tụgharịanụ uche!+
4 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri atọ, bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri atọ tojuru etoju,+ ha nwekwara obodo iri atọ. A na-akpọ ha Havọt-jeya+ ruo taa; ha dị n’ala Gilied.