Joshụa 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ n’òkè e kenyere ụmụ Juda ka e si kepụta ihe nketa e nyere ụmụ Simiọn, n’ihi na òkè ụmụ Juda karịrị ha.+ N’ihi ya, ụmụ Simiọn nwetara ala n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+
9 Ọ bụ n’òkè e kenyere ụmụ Juda ka e si kepụta ihe nketa e nyere ụmụ Simiọn, n’ihi na òkè ụmụ Juda karịrị ha.+ N’ihi ya, ụmụ Simiọn nwetara ala n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+