Ndị Ikpe 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda wee gwa Simiọn nwanne ya, sị: “Soro m gbagoo n’ala m+ ka anyị buso ndị Kenan agha, mụ onwe m kwa ga-eso gị gaa n’ala gị.”+ Simiọn wee soro ya gaa.+
3 Juda wee gwa Simiọn nwanne ya, sị: “Soro m gbagoo n’ala m+ ka anyị buso ndị Kenan agha, mụ onwe m kwa ga-eso gị gaa n’ala gị.”+ Simiọn wee soro ya gaa.+