Joshụa 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E si n’ala e kenyere Juda kenye ụmụ Simiọn ala, n’ihi na ala Juda ketara karịrị akarị. N’ihi ya, ụmụ Simiọn ketara ala n’ala Juda ketara.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,11/2021, p. 2
9 E si n’ala e kenyere Juda kenye ụmụ Simiọn ala, n’ihi na ala Juda ketara karịrị akarị. N’ihi ya, ụmụ Simiọn ketara ala n’ala Juda ketara.+