Joshụa 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụ n’òkè e kenyere ụmụ Juda ka e si kepụta ihe nketa e nyere ụmụ Simiọn, n’ihi na òkè ụmụ Juda karịrị ha.+ N’ihi ya, ụmụ Simiọn nwetara ala n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+ Joshụa Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:9 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,11/2021, p. 2
9 Ọ bụ n’òkè e kenyere ụmụ Juda ka e si kepụta ihe nketa e nyere ụmụ Simiọn, n’ihi na òkè ụmụ Juda karịrị ha.+ N’ihi ya, ụmụ Simiọn nwetara ala n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+