Ndị Ikpe 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.
27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.