41 Ma, lee! ndị Izrel niile nọ na-abịakwute eze, ha wee jụọ eze, sị: “Gịnị mere+ ụmụnne anyị ndị Juda ji kpọrọ gị na nzuzo ka ha wee kpọrọ eze na ezinụlọ ya na ndị ikom niile nke Devid gafee Jọdan?”+
10 Amazaya wee kpọpụta ha, ya bụ, ndị agha ahụ si Ifrem bịa, ka ha laa n’obodo ha. Otú ọ dị, ha wesoro Juda iwe dị ọkụ wee jiri oké iwe+ laghachi n’obodo ha.