Ndị Ikpe 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị, ị kpọghị anyị mgbe ị gara ibuso Midian agha?”+ Ha wee gbalịsie ike isesa ya okwu.+ Ndị Ikpe 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Ifrem wee zukọta ma gafere n’ebe ugwu wee sị Jefta: “Gịnị mere i ji gaa buso ụmụ Amọn agha, ị kpọghị anyị ka anyị soro gị gaa?+ Anyị ga-agbakọta gị na ụlọ gị ọkụ.”+
8 Ndị Ifrem wee sị ya: “Gịnị bụ ihe a i mere anyị, ị kpọghị anyị mgbe ị gara ibuso Midian agha?”+ Ha wee gbalịsie ike isesa ya okwu.+
12 Ndị Ifrem wee zukọta ma gafere n’ebe ugwu wee sị Jefta: “Gịnị mere i ji gaa buso ụmụ Amọn agha, ị kpọghị anyị ka anyị soro gị gaa?+ Anyị ga-agbakọta gị na ụlọ gị ọkụ.”+