Jenesis 49:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si. Abụ Ọma 44:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+
24 Ma ụta ya ga-adịgide adịgide,+ ike aka ya dịkwa nro.+ Onye Ọzụzụ Atụrụ ahụ, bụ́ Nkume Izrel,+ si n’aka Dike nke Jekọb,+ n’ebe ahụ ka o si.
3 N’ihi na ọ bụghị mma agha ha ka ha ji nweta ala ahụ,+Ọ bụghịkwa ogwe aka ha wetaara ha nzọpụta.+N’ihi na ọ bụ aka nri gị na ogwe aka gị+ nakwa ìhè nke ihu gị,N’ihi na ihe ha masịrị gị.+