Ndị Ikpe 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ya, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji ogwu ala ịkpa na ụ̀gà tirụsịa unu ahụ́.”+ Ilu 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+ Ilu 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 A ghaghị ikpe ndị na-akwa emo ikpe,+ ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+
7 Gidiọn wee sị ha: “N’ihi ya, mgbe Jehova nyefere Ziba na Zalmọna n’aka m, m ga-eji ogwu ala ịkpa na ụ̀gà tirụsịa unu ahụ́.”+
13 N’egbugbere ọnụ onye nwere nghọta ka a na-achọta amamihe,+ ma ụtarị bụ maka azụ onye na-enweghị uche.+