Ndị Ikpe 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee chee ya ihu, sị ya: “Were ike a i nwere gaa,+ ị ga-azọpụtakwa Izrel n’ọbụ aka Midian.+ Ọ́ bụghị m na-eziga gị?”+
14 Jehova wee chee ya ihu, sị ya: “Were ike a i nwere gaa,+ ị ga-azọpụtakwa Izrel n’ọbụ aka Midian.+ Ọ́ bụghị m na-eziga gị?”+