Ndị Ikpe 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+ Ndị Ikpe 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+ 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+ Ndị Hibru 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+
32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+
22 Mgbe e mesịrị, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị,+ gị na nwa gị na nwa nwa gị, n’ihi na ị zọpụtawo anyị n’aka Midian.”+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
32 Gịnị ọzọkwa ka m ga-ekwu? N’ihi na oge ga-agwụnahụ m ma ọ bụrụ na m gaa n’ihu ịkọ banyere Gidiọn,+ Berak,+ Samsịn,+ Jefta,+ Devid+ na Samuel+ na ndị amụma ndị ọzọ,+