14 “Mgbe ị ga-emesị bata n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị, i wee nweta ya ma biri n’ime ya,+ i wee sị, ‘Ka m meere onwe m eze dị ka mba niile ọzọ gbara m gburugburu’;+
12 Mgbe unu hụrụ na Nehash,+ bụ́ eze ụmụ Amọn abịawo ibuso unu agha, unu nọ na-asị m, ‘Ee e, kama ọ bụ eze ga na-achị anyị!’+ ma n’oge ahụ niile, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu bụ Eze unu.+