28 Geel nwa Ibed wee sị: “Ònye bụ Abimelek,+ ònyekwa bụ Shikem, nke ga-eme ka anyị na-ejere ya ozi? Ọ́ bụghị nwa Jerọbel,+ ọ́ bụghị Zibọl+ bụ onye na-elekọta ihe o nwere? Jewerenụ ndị Hemọ,+ nna Shikem, ozi, unu ndị ọzọ, gịnị mere anyị onwe anyị ga-eji na-ejere ya ozi?