Ndị Ikpe 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+ 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
32 O wee malite ịkpọ ya Jerọbel+ n’ụbọchị ahụ, sị: “Ka Bel kpere ọnụ ya, n’ihi na mmadụ akwatuwo ebe ịchụàjà ya.”+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+