1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ 1 Samuel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ahapụwo Jehova wee fee Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ ofufe; ugbu a kwa, napụta+ anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị wee jeere gị ozi.’ 2 Samuel 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ọ bụrụ na ọ sị, ‘Ihe gị adịghị m mma,’ lee m, ya mee m otú ọ bụla dị ya mma.”+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
10 Ha wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka,+ sị, ‘Anyị emehiewo,+ n’ihi na anyị ahapụwo Jehova wee fee Bel+ na ihe oyiyi Ashtọret+ ofufe; ugbu a kwa, napụta+ anyị n’aka ndị iro anyị, ka anyị wee jeere gị ozi.’