Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+ Ndị Ikpe 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara Mizpa,+ n’ụlọ ya, ma, lee! ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú+ na-apụta izute ya! Ọ bụ naanị otu nwa o nwere. E wezụga ya, o nweghị ma nwa nwoke ma nwa nwaanyị.
17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+
34 N’ikpeazụ, Jefta lọtara Mizpa,+ n’ụlọ ya, ma, lee! ada ya kụụrụ obere ịgbà, gbara egwú+ na-apụta izute ya! Ọ bụ naanị otu nwa o nwere. E wezụga ya, o nweghị ma nwa nwoke ma nwa nwaanyị.