Ndị Ikpe 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+ Ndị Ikpe 11:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jefta wee soro ndị okenye Gilied laa, ndị Izrel wee mee ya onyeisi na ọchịagha ha.+ Jefta wee kwuo ihe niile o kwuru n’ihu Jehova+ n’ime Mizpa.+
17 Ka oge na-aga, a kpọkọtara ụmụ Amọn,+ ha wee maa ụlọikwuu ha na Gilied.+ Ụmụ Izrel wee zukọta maa ụlọikwuu ha na Mizpa.+
11 Jefta wee soro ndị okenye Gilied laa, ndị Izrel wee mee ya onyeisi na ọchịagha ha.+ Jefta wee kwuo ihe niile o kwuru n’ihu Jehova+ n’ime Mizpa.+