Ọpụpụ 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+ 1 Samuel 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na mgbe ha na-abata, mgbe Devid si n’igbu ndị Filistia lọta, ndị inyom malitere ịpụta n’obodo niile nke Izrel, bụrụ abụ+ ma gbara egwú gaa izute Sọl bụ́ eze, na-akụkwa obere ịgbà,+ na-aṅụrị ọṅụ,+ na-akpọkwa une. Abụ Ọma 68:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+
20 Miriam onye amụma nwaanyị, nwanne Erọn,+ wee were obere ịgbà;+ ndị inyom niile wee soro ya na-apụ, jiri obere ịgbà na-agba egwú.+
6 O wee ruo na mgbe ha na-abata, mgbe Devid si n’igbu ndị Filistia lọta, ndị inyom malitere ịpụta n’obodo niile nke Izrel, bụrụ abụ+ ma gbara egwú gaa izute Sọl bụ́ eze, na-akụkwa obere ịgbà,+ na-aṅụrị ọṅụ,+ na-akpọkwa une.
25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+