1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ. Abụ Ọma 87:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga-enwekwa ndị na-agụ egwú na ndị na-ete egwú a na-agba gburugburu na-ete,+ bụ́ ndị na-asị:“Isi iyi m niile dị n’ime gị.”+ Abụ Ọma 150:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jirinụ ịfụ opi too ya.+Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+
16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ.
7 A ga-enwekwa ndị na-agụ egwú na ndị na-ete egwú a na-agba gburugburu na-ete,+ bụ́ ndị na-asị:“Isi iyi m niile dị n’ime gị.”+