1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ. Abụ Ọma 68:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+ Abụ Ọma 150:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+
16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ.
25 Ndị na-abụ abụ nọ n’ihu, ndị na-akpọ ụbọ akwara so ha n’azụ;+Ụmụ agbọghọ na-akụ obere ịgbà nọkwa n’agbata ha.+