Ezikiel 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘“Juda na ala Izrel bụkwa ndị ahịa gị. E jikwa ọka wit+ nke Minit+ na nri pụrụ iche na mmanụ aṅụ+ na mmanụ na bọlsọm+ gbanwere ngwá ahịa gị.+
17 “‘“Juda na ala Izrel bụkwa ndị ahịa gị. E jikwa ọka wit+ nke Minit+ na nri pụrụ iche na mmanụ aṅụ+ na mmanụ na bọlsọm+ gbanwere ngwá ahịa gị.+