20 Ma Herọd nọ na-eweso ndị Taya na ndị Saịdọn iwe dị ukwuu. Ya mere, ha ji otu obi bịakwute ya, mgbe ha mesịkwara ka Blastọs, bụ́ onye na-elekọta ụlọ ihi ụra eze, kweta, ha malitere ịrịọ ka ha kpezie, n’ihi na e si ná mba onye eze ahụ na-enye mba ha ihe oriri.+