11 Ha wee nye ya ndị omenkà na ndị na-ewu ụlọ+ ka ha jiri ya zụta nkume a wara awa+ na osisi a ga-eji jikọta ihe nakwa ka ha jiri osisi rụzie ụlọ niile ndị eze+ Juda hapụrụ ka ha bibie.
8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè Juda a na-achị achị,+ n’ụlọ Chineke ukwu ahụ,+ e ji nnukwu nkume na-ewu ya, a na-etinyekwa osisi ná mgbidi ya; e jikwa ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’aka ha.