1 Ndị Eze 5:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+ 2 Ihe E Mere 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Eze na Jehoyada na-ewere ya nye ndị na-arụ ọrụ+ n’ụlọ Jehova,+ ha wee na-ego ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ maka ịrụzi ụlọ Jehova,+ tinyere ndị ọrụ ígwè na ọla kọpa maka ịrụzi ụlọ Jehova.+
17 Eze wee nye iwu ka ha na-awapụta nnukwute nkume ndị dị oké ọnụ,+ iji jiri nkume a wapụtara awapụta+ tọọ ntọala ụlọ ahụ.+
12 Eze na Jehoyada na-ewere ya nye ndị na-arụ ọrụ+ n’ụlọ Jehova,+ ha wee na-ego ndị na-awa nkume+ na ndị omenkà+ maka ịrụzi ụlọ Jehova,+ tinyere ndị ọrụ ígwè na ọla kọpa maka ịrụzi ụlọ Jehova.+