2 Ndị Eze 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha na-enyefe ego ahụ a gụrụ agụ n’aka ndị na-arụ ọrụ+ ahụ bụ́ ndị a họpụtara maka ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-eji ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ osisi na ndị na-ewu ihe owuwu bụ́ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova ụgwọ, 2 Ndị Eze 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ;
11 Ha na-enyefe ego ahụ a gụrụ agụ n’aka ndị na-arụ ọrụ+ ahụ bụ́ ndị a họpụtara maka ụlọ Jehova. Ndị ahụ na-eji ya kwụọ ndị na-arụ ọrụ osisi na ndị na-ewu ihe owuwu bụ́ ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ Jehova ụgwọ,
4 “Gakwuru Hilkaya+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà,+ ka o dokọta ego+ a na-eweta n’ụlọ Jehova,+ nke ndị nche ọnụ ụzọ+ nakọtara ndị mmadụ;