Ndị Ikpe 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Jefta wee kwe Jehova nkwa,+ sị: “Ọ bụrụ na i nyefee ụmụ Amọn n’aka m, Ndị Ikpe 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ọ ga-erukwa na onye ọ bụla pụtaranụ, onye si n’ọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m si n’ebe ụmụ Amọn nọ lọta n’udo,+ ga-aghọ nke Jehova,+ m ga-achụ onye ahụ dị ka àjà nsure ọkụ.”+ Ndị Efesọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ+ unu isi n’ime+ Onyenwe anyị, n’ihi na nke a bụ ezi omume:+ Ndị Kọlọsi 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.
31 ọ ga-erukwa na onye ọ bụla pụtaranụ, onye si n’ọnụ ụzọ ụlọ m pụta izute m mgbe m si n’ebe ụmụ Amọn nọ lọta n’udo,+ ga-aghọ nke Jehova,+ m ga-achụ onye ahụ dị ka àjà nsure ọkụ.”+
20 Unu ndị bụ́ ụmụ, na-eruberenụ ndị mụrụ unu isi+ n’ihe niile, n’ihi na nke a na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.