Jenesis 30:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+ Joshụa 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nza nke atọ+ daara ụmụ Zebulọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókè nke ihe nketa ha wee ruo Serid. Ndị Ikpe 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’Ifrem ka ha si, bụ́ ndị nọ na ndagwurugwu,+Ndị so gị, Benjamin, n’etiti ndị gị.Na Mekia+ ka ndị ọchịagha si gbadaa,Na Zebulọn ka ndị ji ihe odeakwụkwọ ji ede ihe sikwa.+
20 Lia wee sị: “Chineke enyewo m onyinye dị mma n’ezie. N’ikpeazụ, di m ga-anabata m,+ n’ihi na amụworo m ya ụmụ nwoke isii.”+ O wee gụọ ya Zebulọn.+
14 N’Ifrem ka ha si, bụ́ ndị nọ na ndagwurugwu,+Ndị so gị, Benjamin, n’etiti ndị gị.Na Mekia+ ka ndị ọchịagha si gbadaa,Na Zebulọn ka ndị ji ihe odeakwụkwọ ji ede ihe sikwa.+