Joshụa 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+ Joshụa 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 na Ilọn na Timna+ na Ekrọn,+
10 Ókè ya bidoro na Beala gaa gburugburu n’ebe ọdịda anyanwụ ruo n’Ugwu Sia, gaferekwa ruo ná mkpọda Ugwu Jierim n’ebe ugwu, ya bụ, Kesalọn; o wee gbadaa ruo Bet-shimesh+ ma gafee ruo Timna.+