19 Chineke wee gbapuo olulu yiri íkwè nke dị na Lihaị, mmiri+ wee si na ya na-agbapụta, o wee ṅụọ mmiri, mmụọ ya+ wee laghachite, o wee nweta ume.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ aha ya En-hakọre, bụ́ nke dị na Lihaị ruo taa.
11 Onye na-esote ya bụ Shama nwa Egi onye Hararaịt.+ Ndị Filistia wee zukọta na Lihaị, bụ́ ebe e nwere ibé ala nke ahịhịa lentil jupụtara na ya;+ ndị Izrel gbakwara ọsọ n’ihi ndị Filistia.