Ọnụ Ọgụgụ 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ókè unu ga-esi na ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ tụgharịa wee gafere ruo Zin, ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania;+ ọ ga-eru Heza-ada,+ gaferekwa ruo Azmọn. Joshụa 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ gbadara n’ebe ndịda ruo n’ebe e si agbago Akrabim+ wee gafere ruo Zin,+ sikwa na ndịda gbagoo Kedesh-bania+ wee gafere ruo Hezrọn, gbagookwa Ada wee gaa gburugburu ruo Kaka.
4 Ókè unu ga-esi na ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ tụgharịa wee gafere ruo Zin, ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania;+ ọ ga-eru Heza-ada,+ gaferekwa ruo Azmọn.
3 Ọ gbadara n’ebe ndịda ruo n’ebe e si agbago Akrabim+ wee gafere ruo Zin,+ sikwa na ndịda gbagoo Kedesh-bania+ wee gafere ruo Hezrọn, gbagookwa Ada wee gaa gburugburu ruo Kaka.