2Jọshụa nwa Nọn wee si na Shitim+ zipụ ndị ikom abụọ na nzuzo dị ka ndị nledo, sị: “Gaanụ lee ala ahụ, tinyere Jeriko.” Ha wee gaa ma bata n’ụlọ nwaanyị akwụna nke aha ya bụ Rehab.+ Ha wee rahụ n’ebe ahụ.
4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.