Ndị Ikpe 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Delaịla wee chịrị ụdọ ọhụrụ kee ya, sị ya: “Samsịn, ndị Filistia abịala ime gị ihe!” N’ime oge a, ndị ahụ chebiiri ya nọ ọdụ n’ime ime ụlọ.+ O wee dọbie ụdọ ahụ e kere ya n’aka dị ka à ga-asị na ọ bụ eriri.+
12 Delaịla wee chịrị ụdọ ọhụrụ kee ya, sị ya: “Samsịn, ndị Filistia abịala ime gị ihe!” N’ime oge a, ndị ahụ chebiiri ya nọ ọdụ n’ime ime ụlọ.+ O wee dọbie ụdọ ahụ e kere ya n’aka dị ka à ga-asị na ọ bụ eriri.+