Ndị Ikpe 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya onwe ya wee bịarute Lihaị, ndị Filistia wee tie mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya.+ Mmụọ Jehova+ wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya, ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka wee dị ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ,+ agbụ e kere ya n’aka wee gbazee.
14 Ya onwe ya wee bịarute Lihaị, ndị Filistia wee tie mkpu ọṅụ mgbe ha hụrụ ya.+ Mmụọ Jehova+ wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya, ụdọ ndị ahụ e kere ya n’aka wee dị ka eriri ákwà linin a ṅara n’ọkụ,+ agbụ e kere ya n’aka wee gbazee.