Ndị Ikpe 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị chebiiri ya nọkwa ọdụ n’ime ime ụlọ ya,+ o wee sị ya: “Samsịn, ndị Filistia+ abịala ime gị ihe!” O wee dọbisịa akwara ahụ, dị nnọọ ka owu si adọbi ma a ṅaa ya n’ọkụ.+ A mataghịkwa ebe ike ya dị.+
9 Ndị chebiiri ya nọkwa ọdụ n’ime ime ụlọ ya,+ o wee sị ya: “Samsịn, ndị Filistia+ abịala ime gị ihe!” O wee dọbisịa akwara ahụ, dị nnọọ ka owu si adọbi ma a ṅaa ya n’ọkụ.+ A mataghịkwa ebe ike ya dị.+