Joshụa 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jọshụa emewo agadi, ọ kawo nká.+ Jehova wee sị ya: “Gị onwe gị emewo agadi, ị kawokwa nká, ala nke a na-enwetabeghị ka buru nnọọ ibu.+ Joshụa 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nke a bụ ala ka fọdụrụnụ:+ ógbè niile nke ndị Filistia+ na ógbè niile nke ndị Geshọ+ Ndị Ikpe 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.
13 Jọshụa emewo agadi, ọ kawo nká.+ Jehova wee sị ya: “Gị onwe gị emewo agadi, ị kawokwa nká, ala nke a na-enwetabeghị ka buru nnọọ ibu.+
4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.