Ndị Ikpe 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ndị ahụ wee chụga ha n’ubi ọka ndị Filistia, nke ọka ya kwụcha ọtọ. O wee si otú a gbaa ihe niile ọkụ, malite n’ùkwù ọka ruo n’ọka kwụ ọtọ na ubi vaịn na ubi oliv.+
5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ndị ahụ wee chụga ha n’ubi ọka ndị Filistia, nke ọka ya kwụcha ọtọ. O wee si otú a gbaa ihe niile ọkụ, malite n’ùkwù ọka ruo n’ọka kwụ ọtọ na ubi vaịn na ubi oliv.+