2 Samuel 14:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, ọ sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Ùnu hụrụ ibé ala Joab ahụ dị n’akụkụ nke m, bụ́ ebe ọ kụrụ ọka bali? Gaanụ sunye ya ọkụ.”+ Ndị na-ejere Absalọm ozi wee sunye ibé ala ahụ ọkụ.+
30 N’ikpeazụ, ọ sịrị ndị na-ejere ya ozi: “Ùnu hụrụ ibé ala Joab ahụ dị n’akụkụ nke m, bụ́ ebe ọ kụrụ ọka bali? Gaanụ sunye ya ọkụ.”+ Ndị na-ejere Absalọm ozi wee sunye ibé ala ahụ ọkụ.+