6 “Ọ bụrụ na ọkụ agbasaa wee banye n’osisi ogwu, ùkwù ọka* ma ọ bụ ọka ndị kwụ ọtọ ma ọ bụ ubi ewee rechapụ,+ onye mụnyere ọkụ ahụ aghaghị ịkwụ ụgwọ ihe ọkụ ahụ gbara.
5 O wee mụnye ọkụ n’ọwa ndị ahụ wee chụga ha n’ubi ọka ndị Filistia, nke ọka ya kwụcha ọtọ. O wee si otú a gbaa ihe niile ọkụ, malite n’ùkwù ọka ruo n’ọka kwụ ọtọ na ubi vaịn na ubi oliv.+