Ọpụpụ 20:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Sọpụrụ nna gị na nne gị+ ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala Jehova bụ́ Chineke gị ga-enye gị.+ Ọpụpụ 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ezula ohi.+ Levitikọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o mehie wee bụrụ onye ikpe mara,+ ọ ga-eweghachi ihe ọ pụnaara mmadụ ma ọ bụ ihe o ji aghụghọ nara mmadụ n’ike ma ọ bụ ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ ihe furu efu nke ọ hụrụ,
4 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o mehie wee bụrụ onye ikpe mara,+ ọ ga-eweghachi ihe ọ pụnaara mmadụ ma ọ bụ ihe o ji aghụghọ nara mmadụ n’ike ma ọ bụ ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ ihe furu efu nke ọ hụrụ,