Ndị Ikpe 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 E mesịa, ụmụ Dan guzobeere onwe ha ihe oyiyi ahụ a pịrị apị;+ Jọnatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mozis, na ụmụ ya wee ghọọrọ ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ala ahụ n’agha.+
30 E mesịa, ụmụ Dan guzobeere onwe ha ihe oyiyi ahụ a pịrị apị;+ Jọnatan+ nwa Geshọm,+ nwa Mozis, na ụmụ ya wee ghọọrọ ebo Dan ndị nchụàjà ruo ụbọchị a dọọrọ ala ahụ n’agha.+