Jenesis 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mgbe Jehova hụrụ na a kpọrọ Lia asị, o meghere akpa nwa ya,+ ma Rechel bụ nwaanyị aga.+ 1 Samuel 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ọ bụ maka nwa okoro a ka m kpere ekpere ka Jehova meere m ihe+ m rịọrọ ya.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+