2 Samuel 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eze wee gwa Ịtaị+ onye Gat, sị: “Gịnị mere gị onwe gị kwa ji na-eso anyị? Laghachi+ ka gị na eze biri; n’ihi na ị bụ onye mba ọzọ, e wezụgakwa nke ahụ, ị bụ onye e si n’obodo ya dọta n’agha.
19 Eze wee gwa Ịtaị+ onye Gat, sị: “Gịnị mere gị onwe gị kwa ji na-eso anyị? Laghachi+ ka gị na eze biri; n’ihi na ị bụ onye mba ọzọ, e wezụgakwa nke ahụ, ị bụ onye e si n’obodo ya dọta n’agha.