Rut 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha nwoke ahụ bụ Elimelek, aha nwunye ya bụ Neomi, aha ụmụ ya ndị ikom abụọ bụ Malọn na Kilịọn, ha bụ ndị Efrata+ si Betlehem nke dị na Juda. E mesịa, ha rutere n’ala Moab wee biri n’ebe ahụ.
2 Aha nwoke ahụ bụ Elimelek, aha nwunye ya bụ Neomi, aha ụmụ ya ndị ikom abụọ bụ Malọn na Kilịọn, ha bụ ndị Efrata+ si Betlehem nke dị na Juda. E mesịa, ha rutere n’ala Moab wee biri n’ebe ahụ.