Jenesis 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Rechel wee si otú ahụ nwụọ, e wee lie ya n’ụzọ gara Efrat, ya bụ, Betlehem.+ Jenesis 48:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mụ onwe m, mgbe m si Padan+ na-alọta, Rechel nwụrụ+ n’ụzọ n’akụkụ m n’ala Kenan, mgbe ụzọ ka dị anya tupu e rute Efrat,+ m wee lie ya n’ebe ahụ n’ụzọ Efrat, ya bụ, Betlehem.”+ 1 Samuel 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.
7 Mụ onwe m, mgbe m si Padan+ na-alọta, Rechel nwụrụ+ n’ụzọ n’akụkụ m n’ala Kenan, mgbe ụzọ ka dị anya tupu e rute Efrat,+ m wee lie ya n’ebe ahụ n’ụzọ Efrat, ya bụ, Betlehem.”+
12 Devid bụ nwa otu onye Efrata+ nke si Betlehem nke Juda, onye aha ya bụ Jesi. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom asatọ.+ N’ụbọchị Sọl, nwoke ahụ emeworị agadi.